Lucy Smith (legal scholar)
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Norway ![]() |
Aha enyere | Lucy ![]() |
aha ezinụlọ ya | Smith ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Ọktoba 1934 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Oslo ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Ọgọọst 2013 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Oslo ![]() |
Dị/nwunye | Carsten Smith ![]() |
nwa | Merete Smith ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | professor, lecturer, oka mmuta ![]() |
ụdị ọrụ ya | feminist legal theory, ikike ụmụaka ![]() |
onye were ọrụ | University of Oslo ![]() |
Ọkwá o ji | Q124848283, law professor ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Oslo ![]() |
ogo mmụta | Candidate of Law, Doctor of Laws ![]() |
Onye òtù nke | Committee on the Rights of the Child, Norwegian Academy of Science and Letters, Nkwekọrịta maka iwepụ ụdị ịkpa ókè niile megide ụmụ nwanyị, European University Association ![]() |
Ihe nrite | Commander of the Order of St. Olav, Knight Grand Officer of the Order of the Polar Star, honorary doctor of the University of Uppsala ![]() |
Lucy Caroline Smith (née Dahl; 12 Ọktoba n'afọ 1934 - 27 Ọgụstụ n'afọ 2013) bụ onye ọkà mmụta iwu Norway na prọfesọ nke iwu na Mahadum nke Oslo .[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi mahadum site n'afo1993 ruo 1998.
Ọ bụ onye otu Norwegian Academy of Science and Letters .[2] Na 1987, obukwara nwanyị mbụ (zuru ezu) prọfesọ iwu na Norway. O bipụtara akwụkwọ Foreldremyndighet og barnerett . Smith bụ onye otu Kọmitii UN na-ahụ maka ikike nke nwatakịrị. N'afọ ndị 1980, Smith ghọrọ onye ọha na eze maara nke ọma dị ka onye isi ikpe nke ihe ngosi ajụjụ a ma ama Kvitt eller dobbelt .
Smith bụ nwunye Carsten Smith, onye bụbu Chief Justice nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Norway. Tupu emee nhọpụta ahụ, ọ bụkwa prọfesọ iwu na Mahadum nke Oslo .
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Oslo Cathedral School, Smith gụrụ akwụkwọ iwu, gusia akwụkwọ n'afọ 1959.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lucy Smith er død (nn). Uniforum. Retrieved on 2013-08-28.
- ↑ Gruppe 6: Rettsvitenskap (Norwegian). Norwegian Academy of Science and Letters. Archived from the original on 15 January 2014. Retrieved on 26 October 2009.