Svoboda | Graniru | BBC Russia | Golosameriki | Facebook
Jump to content

Chaskele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chaskele o bụ ihe egwuregwu bat-and-ball nke a na-eme n'etiti ìgwè abụọ nke ndị egwuregwu abụọ.[1] Ọ bụ egwuregwu Ghana nke ụmụaka na-egwu ma ọ dị ka cricket.[2][3][4] A na-eji ite ite a kụrisịrị akụrisị eme bọọlụ ahụ ma jiri osisi mee ihe dị ka ụtarị.[3]

Otu esi agba egwu

[dezie | dezie ebe o si]

A bu na-eji ite, osisi, taya ụgbọ ala ma ọ bụ bọket egwuri egwu Chaskele.[5] Ọ dịkarịa ala ndị egwuregwu abụọ nwere ike ịmalite egwuregwu ahụ, otu na-amalite dị ka onye na-agbachitere na nke ọzọ, onye na-emeri. Onye na-agbachitere bụ iji jide n'aka na onye mmegide anaghị atụba bọọlụ n'ime bọket ma ọ bụ taya ụgbọ ala iji merie.[4]

  1. Online. "I Played Chaskele And Climbed Trees" - Michelle Attoh | General Entertainment | Peacefmonline.com. www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-02-25.
  2. An Old Game, a Long Wait and a New Dream: How Chaskele Will Push Ghanaian Animation Forward (en-US). Squid Mag (2019-02-19). Retrieved on 2019-02-25.
  3. 3.0 3.1 10 games that would've probably won Team Ghana gold at the Olympics (en-US). www.pulse.com.gh (2016-08-12). Retrieved on 2019-02-25.
  4. 4.0 4.1 These are the 10 childhood games in Ghana we can't forget (en-US). www.pulse.com.gh (2018-08-24). Retrieved on 2019-02-26. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  5. An Old Game, a Long Wait and a New Dream: How Chaskele Will Push Ghanaian Animation Forward (en-US). Squid Mag (2019-02-19). Retrieved on 2019-02-25.