Svoboda | Graniru | BBC Russia | Golosameriki | Facebook
Jump to content

Njikọ Ụmụ nwanyị Costa Rican

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Liga Feminista Costarricense (Costa Rican Feminist League) bụ òtù ụmụ nwanyị mbụ e guzobere na Costa Rica. N'afọ 1923, onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na Mexico bụ Elena Arizmendi Mejia onye bi na New York ma na-ebipụta ụlọ ahịa Feminismo mba ụwa(International Feminism) kpọrọ ụmụ nwanyị n'ụwa niile ka ha mepụta ndị enyemaka nke International njikọ Iberian ṅà Latịn American ụmụnwanyị na 12 Ọktoba nke afọ ahụ.[1] N'ihi ya, Ángela Acuña Braun kpọkọtara otu ìgwè iji guzobe Liga Feminista Costarricense (LFC), òtù ụmụ nwanyị mbụ na Costa Rica. Ndị otu mbụ bụ Acuña (onye isi ala), Esther De Mezerville (onye isi oche), Ana Rosa Chacón (odeakwụkwọ), na ndị sonyere María Ester Acuña, Isabel Calderón, Lela Campos, Sara Casal nke Quiróz, Rosario Floripe, Lidia Fernández, América de Hern, Ana María Loaiza, Vitalia Madrigal, Marita O'Leary de Hine, Corina Rodríguez, María del Rosario Burgos, Marta Sancho, María Teresa Villegas na María Isabel Zamora[2][3]

  1. Solano Arias (January–June 2014). "A 90 años de la fundación de la Liga Feminista Costarricense: los derechos políticos" (in Spanish). Revista Derecho Electoral (17): 357–375. ISSN 1659-2069. Retrieved on 2 August 2015. 
  2. (2007) in Camacho De la O: Mujeres destacadas de Costa Rica (in Spanish). San José, Costa Rica: Instituto Nacional de las Mujeres. ISBN 978-9968-25-102-0. Retrieved on 16 August 2015. 
  3. "La batalla de las sufragistas ticas", La Nación, 27 July 2014. Retrieved on 19 January 2020. (in Spanish)