Yinka Kudaisi
Appearance
Yinka Kudaisi
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Yinka Kudaisi ![]() |
Aha enyere | Yinka ![]() |
aha gọọmenti | Yinka Kudaisi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Ọgọọst 1975 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | QBIK, Pelican Stars F.C., Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup ![]() |
Yinka Kudaisi (amụrụ na ubochi iri-abuo na ise nke Ọgọst 1975) bụ onye Naijiria. onye gbachitere ndị Naijiria azụ na otu egwuregwu bọọlụ nke ụmunwanyị Naịjirịa Na egwuregwu bọọlụ na asọmpi Summer Olympic 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara ndiPelican Stars boolu . [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Yinka Kudaisi – FIFA competition record (archived)