BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
NA EME UGBU A, Eleme fire: 'Nwaanyị dị ime, nwa ya so na ndị ọkụ gbagburu'
Akụkọ ndị kachasị gbapụta ihe n'ụwa n'ọnwa Eprelụ
Ụlọakwụkwọ American International School akwụghachila EFCC ego Yahaya Bello kwụrụ ha maka ụgwọ akwụkwọ ụmụ ya
Ọna -akpọtụ na soshal midia na EFCC boro aka chịburu Kogi steeti bụ Yahaya Bello ebubo were ego ndị Kogi steeti ruru ijeri naira na ụma($845,852,84) kwuorọ ụmụ ya ụgwọ-akwụkwọ n' ụlọakwụkwọ 'America International School of Abuja' (AISA) dị n' Abuja.
Ihe ndị uweojii kwuru maka nwoke e gburu, dọwa ozu ya n'ama n'Imo steeti
Ndị a na-amaghị ndị ha bụ gburu Friday Njoku ma dọpụta ozu ya n’akụkụ ụzọ n’obodo Okwu Uratta dị n’okpuruọchịchị Owerri Nọt nke Imo steeti.
Ihe Nobert Young na Stanley 'Ontop' kwuru maka ọnwụ Zulu Adigwe
Adigwe, onye e ji ime agwa dibịa mara n'ihe ejije nwụrụ na mgbede Tuzde dịka onyeisioche ngalaba otu jikọrọ ndị na-eme ejije 'Actors Guild of Nigeria' n'Enugwu steeti bụ Browne Ene siri kọwaa.
'Esi m n'ịgụ egwu n'ime ahịa banye ịgụ egwu n'onyonyo Afamefuna na-ewu na Netflix, nkwarụ bụ n'echiche' - Determination
Onye si n'ime ahịa na-enye olu abanyela ịgụ egwu n'onyonyo.
Kọwaara m isi akụkọ
Onye bụ Ayogu Eze nke onyeisiala Tinubu, Peter Obi na Atiku na-ebe akwa maka ọnwụ ya?
Ihe gbasara Sinetọ Ayogu Eze nwụrụ anwụ
Vidio, 'Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - LayiwasabiDuration, 3,23
Layiwasabi na-eme ejije ịkpaọchị a na-akpọ 'skit' na-egosi agwa dịka onye ọkaiwu a na-akpọ 'D Law'.
"Ndị PDP Imo steeti niile so Ihedioha aga ebe ọbụla ọ na-aga" - Barr. Kissinger
Ihedioha anọọla na pati PDP kamgbe afọ 1998 mere ya afọ iri abụọ na isii ọ nọ na pati ahụ.
Ka ‘Obioma' si afọ ndị 1970 si abiaghachi ọzọ ugbua
Ị yi akwa otu mgbe etufu ya abụghị maka ndị Naịjirịa. Lee ihe kpatara ya ebe a.
Iran vs Israel: Kedu onye ngwa agha ya kaa?
BBC don measure dis question wit di sources wey dey listed inside di tori, even though each kontri fit get ogbonge weapons wey dem dey hide.
Vidio, Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na ngaDuration, 1,05
Nke a bụ iji kọwaara ụmụafọ Naịjirịa mkpa ọ dị idebe akwụkwọ ego Naịra ọcha oge niile, ụzọ dị iche iche a pụrụ isi metọọ akwụkwọ ego Naịra nakwa ntaramaahụhụ dịịrị onye ọbụla metọrọ akwụkwọ ego Naịra dịka ọ dị n’iwu Naịjirịa.
Vidio, Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’Duration, 3,17
Nwaanyị Nnewi bụ nwata nwaanyị na-eme ndị mmadụ obiụtọ. Chọpụta ihe e ji akpọ ya 'Drama queen' ebe a.